BIAFRA: Kedu Aka Ji Nnamdi Kanụ N’ụlọ Mkpọrọ Ebe Obụ Na Iwu Obodo Naijiria Ejighị Ya?

Kedu aka ji Nnamdi Kanụ n’ụlọ mkpọrọ? Ịmara aka ji ya bụ nwa amadi ga-enyere aka ịmara ụdịrị ekpere anyị ga na-ekpe n’isi ya. Iwu obodo Naijiria ejighị Nnamdi Kanụ. Ọ bụrụ na iwu obodo ji ya, o teela ya bụ nwa amadi kara inwere onwe ya. Anyị akaala ichefu na o nwere mgbe ọ gara ụlọ mkpọrọ ugbu a.

Ọ bụrụ na ọ bụ iwu obodo ji ya, anyị akaghị ị na-ahụ etu esi agbanwe ndị ọkaikpe ukwu ka a ga-asị na ọ bụ panteri nwa agbọghọ. Ọ bụrụ iwu obodo Naijiria ji ya, ọ kaghị ịbụ kwa ọnwa, kwa iwu ọhụrụ a ga-agbakwụnyere ndị ha sị na ọ dara. Iwu obodo Naijiria ejighị ya bụ nwa amadi. Onye ọchịchị obodo, Buhari bụ onye ji ya.

Buhari ji Nnamdi Kanụ. Ganye na ọ hapụrụ ya bụ na ya bụ nwoke ga-enwere onwe ya. Ihe anyị na-ahụ n’ụlọ ikpe bụ ejije. Onye ọka iwu ya nwere ike ibido n’ụtụtụ kpebere ya ọnụ ya, ganye na chi ejie, ihe nile ndị ahụ bụ ka anyị hụ ihe anyị ga-eji were mere isiokwu kwa ọnwa. Onye ọkaikpe ọbụla ji ya bụ ikpe ma alhaji a na-achịrị ehi. Nanị otu ihe ka Buhari chọrọ, nke ahụ bụ ịnapụ Nnamdi Kanụ ndụ ya, nke ahụ sie ike, itukpu ya n’ụlọ mkpọrọ ma tụnye igodo ya n’oshimiri Atụlanta. Ụdị asị Buhari kpọrọ Kanụ bụ ụdị ọ kpọrọ Dasuki na nke dikwaazi ka ọ kpọrọ otu agbụrụ. Ọ bụrụ na ike Chukwu dị ya n’aka, ọ kaara iji aka fijie ya onu, etu esi adokwo ọkụkụ onu.

Aka ji ya abụghị aka ụlọikpe... o teela ụlọikpe kwuru ka o si n’ụlọ mkpọrọ were pụta, mana ọ ka nọ na ya. Ụlọikpe nwaa anwa sị ya naba na ikpe amaghị ya, enwekwara añụrị maka na ọbụghị ụlọikpe ji ya. Ọ ga-aka nọrọ n’ụlọ mkpọrọ ganye na a gbajiri aka ahụ ji ya. Ahụghị m nwereonwe Mazi Nnamdi Kanụ n’ọchịchị Muhammadu Buhari. Ejije ahụ abụghị etu ahụ ka e si were dee ya. Ya were ndụ ya pụta. Nke ahụ bụ ihe kasi mkpa.

- Odenigbo

Oriental Times

3/1/2017

BIAFRA: Kedu Aka Ji Nnamdi Kanụ N’ụlọ Mkpọrọ Ebe Obụ Na Iwu Obodo Naijiria Ejighị Ya?

Kanu family
 
 
 
Amnesty International’s
report on Biafra killings
Amnesty International
Amnesty’s 60-page PDF format
report on IPOB/Biafra killings
More>>>>
 
 

Biafra Enters into
GUINNESS WORLD RECORD
Bifra Breakes World Record

 
 
 
Tension in Nigeria's Seat of Power as Irish Govt Returns A 122yr-old Map Of Ancient Biafran Empire
Irish Govt Returns A 122yr-old Map Of Ancient Biafran Empire
The Irish Ambassador to Nigeria, Sean Hoy, Saturday 11, made a presentation of three route maps of Calabar and other Niger Delta terrains in the defunct Biafra to the Director General of theme National Commission for Museums and Monuments
More>>>>
 
 
 
Ancient Biafra Map Small
 
 
 
Comparing Singapore as a Lesson for Biafra
singapore
Don't get me wrong, Singapore is a nice country to be compared with Biafra. If one day Biafra becomes like Singapore I will be very glad indeed.
More>>>>
 
 
 
I Will Do My Best to Help Biafra ---Pope Francis
Pope Frances greets Biafran protesters
For the first time in history a major world leader Pope Frances greeted the Biafran protesters.
More>>>>
 
 
 
Biafra is my country
Child of Biafra
More>>>>
 
 
 
Biafrans Match On
Biafrans Demonstrate6
More>>>>
 
 
 
Biafra Charter
Biafran Flag3
More>>>>
 
 
 
Biafrans Protesting
Biafrans Demonstrate2
More>>>>
 
 
 
Indigenous People of Biafra
and Radio Biafra
Biafra Radio3
More>>>>
 
 
 
Biafra is not Igbo and
Igbo is not Biafra
Map of Biafra-s
Many have been misled to believe that the defunct Republic of Biafra was another name for the Igbo ethnic group in Nigeria. This notion is totally untrue. The defunct Republic of Biafra was the name for the entire eastern region of Nigeria as at May 30, 1967, which comprised of 8 provinces namely
More>>>>
 
 
 
Meaning of Igbo in Nigeria’s Geopolitics
Meaning of Igbo in Nigeria’s geopolitics
Depending on where one is standing, in Nigeria, the name Igbo is a compound word that includes many ethnic groups heaped together.
More>>>>
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 
 

 

 

 

Home     News     Newspapers     Ohanaeze     The Biafran War     Photos     Videos     Igbo Books   
Igbo Cartoons     Igbo Events     Igbo Foods     Igbo Language     Igbo Music

copyright © 2016 Igbo Focus   Email: Igbofocus@msn.com  website: www.igbofocus.co.uk

 

Home     News     Newspapers     Ohanaeze     The Biafran War     Photos     Videos     Igbo Books   

Igbo Cartoons     Igbo Events     Igbo Foods    Igbo Language     Igbo Music

Igbo Focus