IGBOFOCUS

Everyday Igbo Words
eiw A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U W X Y Z A aback wega azu (ha wega mụ azu - they took me back or they surprise me) abandon hapụru (Ada hapụru nwata - Ada abandon the child) abdomen afọ (afọ ya buru ibu - his abdomen or stomach is big or fat) abduct nwururu (ha nwururu Obi - they abduct Obi) abide jikodo; jikoro (iwu bu ihe jikoro anyi - the rules are what abide us) ability emeli (ihe ịga emeli - something you can do) ablaze agba oku; igba oku (ụlọ na agba oku - the house is ablaze) able inwike (Uche di inwike - Uche is able) able-body shiri ike; ike ahu (Peter di ike ahu - Peter is able-body) aboard banye; bawala (ịbu banye na ụgbọ mmịrị - the load has aboard into the ship) abolish kwusịla (ha kwusịla iwu- they have abolish the law) abominable ihe ojoo; ihe ojoo na emem; ihe ojoo na ekwu ekwu (ihe ojoo na ekwu ekwu - something abominable - sometime very bad that cannot be said or done) abomination arụ; njoo ka njoo; iwu ojoo (Ada dara iwu ojoo - Ada broke a very bad rule) abort achoro; ọchodu; kwusịrị (Ngozi kwusịrị nwa - Ngozi aborted a baby) about choro; maka (ha choro iri ri ma ya bata - they were about to eat when he came in) about me maka mụ (John jiri Ibe maka mụ - John asked Ibe about me) about-turn tuhara (tuhara ebe ị na aga - about-turn from the place you're going) above galiru elu (ihe galiru elu - something above) abrade agriala (ukwu ụgbọ ya agriala - his car tyres are abrade) abreast kuwara (akwụkwọ ozi Obi kuwara anyi - Obi’s letter abreast us) abridge gburu nkenke (aha ya ọ gburu nkenke - his name he has abridged) abscond zuroezo gbalaga (onye isi obodo were ego anyi zuroezo gbalaga - governor absconds with our money) absent ọ biadu; adighi (ọ biadu nzuko taa - absent from the meeting today) absent-minded onye nchefu (Uche bụ onye nchefu - Uche is absent-minded) abstain omedu (omedu ohuho - obstain from voting) abundant nukwuru; kaririakari (mangoro di nukwuru - mango is in abundant) abuse arụ; mkparị ojoo (ọ mere anyi mkparị ojoo - he abuse us) abusive ikwu; mkparị (ikwu ojoo Obi nye mụ - Obi was abusive to me) academy ụlọ akwụkwọ (ebe ụlọ akwụkwọ - the place is a college or academy) accelerate gara osiso (ihe gara osiso - something accelerated) accept kwere; ịkwe (kwere ego - accept the money) acclaim otito (otito diri ya maka ọru ọruru - acclaim him for the work he has done) accommodate ụlọ nga ehi; nyem ụlọ; ịhi na ụlọ mụ (nyem ụlọ nga ehi - accommodate me) accommodation ụlọ ebiebi (ụlọ ebiebi nka anyi - our accommodation) accompany soro; ị soro; ị soro ya (Ada soro ya aga - Ada accompanying him or her to go) accomplice onye soro (Nickolas bụ onye soro - Nickolas is an accomplice) accomplish ọruriala; ọmeriala (ọmeriala ụlọ - accomplish building the house) accord kwekọrita (nzuko kwekọrita - meeting accord) accordance nkwekọrita (iwu nkwekọrita - legal accordance) accountant ọru akwụkwọ ego (Mike bụ onye ọru akwụkwọ ego - Mike is an accountant) acquaint onye ọma (Tochi bụ onye ọma - Tochi is his acquaint) acquire zuputara; wetere (Chief zuputara ụlọ - Chief acquired the house) activate bidoro (ha bidoro akwụkwọ ịje - they activated the ticket or the travelling document) active ngahari; ngbhari (Chima bụ onye ngahari - Chima is an active person) active birth ngahari ngbe ịmu nwa (Ada mere ngahari ngbe ịmu nwa - Ada was urged to have active birth) actor omee; omeka (Peter dika omeka - Peter is like actor) add gbakụ (Ebere gbakụ ego - Ebere add the money) address aha ebe ibi (nye aha ebe ibi - give address or give address where you live) adequate zuru ofụma (ri zuru ofụma - the food is adequate) adjourn ngbeọzọ (nzukọ dewere ngbeọzọ - the meeting was adjourned) adjust mekwara (Ngozi mekwara akwa ya - Ngozi adjusted her cloth) admire ịhunaanya; ịfunaanya (ịhunaanya Ugo ebe Chimaka di - Ugo admires Chimaka) admission kpọkputere (ha kpọkputere Bona na ụlọ akwụkwọ - they gave Bona admission into the college) adult oke nye; ọ buele; ọ tole (gị bụ oke nye - you are an adult) adultery hịri (ọ hịri nwoke - committed adultery with a man) (ọ hịri nwanyị - committed adultery with a woman) adventure ime ihe ujo (Ebere na di ime ihe ujo - Ebere takes adventure) advice ndụmọdụ (naara ndụmọdụ - take advice) advocate onye na ekwutere (Uche bụ onye na ekwutere mụ - Uche is my advocate) affect metụrụ (ihe mere nu metụrụ mụ aka - what happened affected me) afford ịzuteli (nna ga ịzuteli igwe - father can afford a bicycle) after emechaa (emechaa gị bịa - after you come) afternoon ehihie (bịa na ehihie - come in the afternoon) afforest iku osisi (iku osisi ka ọ bụ ohia - planting trees to make a forest) affray ịlụ ọgụ (maka ịlụ ọgụ ka ojiri ga nkporo - because of affray he went to prison) affront ikwu nihu oha (nne na nna ikwu nihu oha - mother and father affront each other) afraid ujo (ujo na a tu ya - he is afraid) afresh bido ohuru (bido ohuru na ọlụ akwụkwọ - start afresh at the college) aftermath mere mgbe ọgwuagwu (mmịrị soro nkwuru, ọlụ we da - rain fell heavy, aftermath a house fell) again ọzọ; ọzọkwa (Ada chọrọ nri ọzọkwa - Ada wants food again) aggravate kpaso iwe (ya kpaso mụ iwe - she aggravated me) aggressive obi oku (Ada bụ onye obi oku - Ada is an aggressive person) agree kwe; kwere to agree ịkwe (ikwe ihe gị ikwuru - agree what you said) agreement kwekuritara (anyi kwekuritara - we are in agreement) age afọ; afọụle (kadụ afọ gị - what is your age) ah chi; chei; chimoo; cheimoo (chi or chimoo – ah or my God) alive ndu (Ngozi di ndu - Ngozi is alive) all niile (riri ihe niile - ate everything) allegation boro ebubo (ha boro ya ebubo - they made allegation against him) allocate kere (ha kere mụ ụlọ ala - they allocated me on the ground floor of the building) all of us anyi; anyị (anyị na Ngozi dị mma - all of us and Ngozi is alright) allow kwere to allow ịkwere (ikwere John batawa - to allow John to come in) all the time ngbe niile (Bona no ebaa ngbe niile – Bona is here all the time) almighty Chukwunna; Igwe (Chukwunna bụ Igwe elu na ala - God is the almighty in heaven and on earth) alone nani; nanuya (hapụ nanuya gawa - live him alone to go) aloud oluelu (dada nwere (di) oluelu - aunty is aloud) alright ọ dị mma; dị mma (kadụ? ọ dị mma - how or how are you? alright!) also ma; kwa; ọzọkwa (weta ri na anu kwa - bring food and meat also) always ngbe niile (Ebere no ebaa ngbe niile – Ebere is here always) ambition tuga anya (Ngozi tuga anya izu ụgbọ - Ngozi has the ambition of buying a vehicle) ambush chere ya echere (Bona chere ya echere - Bona ambushed him/her) amend mekwa; mezie (ihe mere mbu mekwa ya - amend what happened before) analyse lero anya (lero anya ebe afo ego akwụkwọ anyi di - analyse or examine in details our yearly account) analysis nkenke (mere anyi afo ego akwụkwọ nkenke - analysis our yearly income and expenditure statement) ancestor ndi nnanna nwuru anwu (biko ndi nnanna nwuru anwu nye aka - please ancestor help) ancestral ihe nnanna; ihe ochie; ala obi (ebea bụ ala obi mụ - this place is my ancestral land) and na (Uche na Ebere gawara - Uche and Ebere went) anger iwe (iwe di mụ - my anger) angry iwe iwe (Obi di iwe iwe - Obi is angry) anguish ihe nwute (onwu bụ ihe nwute - death is an anguish) animal anumanu (John dika anumanu - John is like animal) announce gwa; ikwuputa (gwa onye ọwula - announce to everybody) anonymous amadụ (amadụ onye mere ya - an anonymous person did it) another ọzọ; ọdu (ha nyere anyi ọzọ - they gave us another) answer za to answer ịza answer a question za ajụjụ to answer a question ịza ajụjụ answered zara (Kem zara ụkọ - Kem answered the call) anticipate chegha (Tobi chegha dede - Tobi anticipates his uncle) anxious choro osiso (Uche choro osiso ihụ nwunye ya - Uche is anxious to see his wife) apologise gbahara (biko ghahara mụ - please I am apologising) apology nkwadide (ha nyere nkwadide - they made apology) appearance putara (Ada putara na ụlọ ikpe - Ada made an appearance in court) applaud otito (ha nyere mụ otito - they applaud me) apple achicha (iri achicha - eat apple) approve ekwe remu (ekwe remu ịlu - approve the marriage) archetype nsinambu (ihe nsinambu - something archetype) are dị; dịna; wụ; wụka (ha dị mma -they are fine) argue zu okwu; ru uka to argue ịzu okwu; ịru uka (Ngozi na ru uka - Ngozi argue) argument aruruụka (Ada mege aruruụka - Ada making argument) arm; hand aka (aka ya di ocha - his or her hand is clean) armpit akpa abụ (akpa abụ ya na ịsị - his or her armpit smell) army soja (nna wụ soja - father is a soja) arrest jide (ha jide ya - they arrest her) arrival mbataa; mbatara (John mbatara taa - John arrival today) arrive batala; barula to arrive ịbatala; ịbarula (Jude barula - Jude arrived) art nka (Uche mega nka na ọlụ akwụkwọ - Uche is doing art at the college) as rụka; dịka (ojoko rụka ọgede - banana as plantin) ash ntụtụ (oku ntụtụ na ịsị - fire ash smells) ashamed ihuere (ihuere gi mụ, maka ihe mere nu - I am ashamed of what happened) ask jiri; jụ ajụjụ to ask or to ask question ịjụ ajụjụ (John jiri ajụjụ - John asked a question) asleep ura; arahna (Okoro arahna - Okoro is asleep) aspirant onye tuga anya (Chiemeka bụ onye tuga anya - Chiemeka is an aspirant) assign ekere (ọru ekere ya - the work assigned to him) assignment ọru e nyere (Ugo ruru ọru e nyere ya - Ugo did her assignment) assume anomụ eche (anomụ eche ha gawala - assume they have gone) as well kwa (Obi nye ego kwa - Obi gave money as well) at na (iko no na elu - cup is at the top) attach tiri (ihe anyi tiri na akpa - something we attach or attached to the bag) attack ịba ọgụ (ha choro ịba mụ ọgụ - they want to attack me) attain ụrụ (ụrụ na ihe ha mere - something attain or attained from what they did) attempt choro ime (ihe mụ choro ime - what I attempt to do) attend gara (nmụ gara nzukọ - I attend a meeting) attest akaebe (onye akaebe - someone who may or will attest) attire uwe (uwe Ebere marama - Ebere’s attire is nice) attitude agwa (agwa nwata di mma - this child’s attitude is very nice) attract masiri (ahu ya masiri mụ - his or her body attracted me) attraction ihu na anya (ihu na anya Obi erika - attraction to Obi is too much) attractive mma ofuma (mma ofuma Adaeze tụrụ mụ ara - Adaeze is so attractive that I nearly went mad) aunt da (da no ebaa – aunt is here) aunty dada (dada ndo - aunty sorry) author onye ode akwụkwọ (Nkem bụ onye ode akwụkwọ - Nkem is an author) authorise asiri me; ndi isi kwụrụ (ihe asiri me - something authorise or authorised) authority ndi isi (ha bụ ndi isi - they are the authority) available ọdi; di (mmaya ịchoga, ọdi - the alcohol you’re looking for is available) avarice anya ukwu ego (Chidi nwere anya ukwu ego, ọ di njoo - Chidi’s avarice is too bad) avert ekwele ka ọme (ogu, ekwele ka ọme - avert the fight or war) await chege (ihe anyi chege abiala - what we await has come) awake omu anya; ọ tee; mu anya (Okoro mu anya - Okoro is awake) award ihe onyinye (onye isi obodo wetere ihe onyinye - our governor got an award) aware ma (ha ma anyi na abia - they are aware we are coming) awesome di ọfuma (uwe ha di ọfuma - their clothes are awesome) awful di njoo (uwe ha di njoo - their clothes are awful) awhile oge nta (Obi noro oge nta - Obi stayed awhile) away te anya; ọte anya; ọte aka (ebaa te anya - place is away) awkward isi ike (Ebere bụ onye isi ike - Ebere is an awkward person) ax; axe onye ike; anya ike; egbu egbu (wete onye ike - bring an axe) Top B baby nwa takiri; nwata (nwa takiri arahna - baby is asleep) back azu (azu mụ di njọọ - my back is bad) backpack akpa azu (akpa anya na azu - bag carried at the back) bad ojoo; ọjọọ; njoo; ihe ojoo (Okochi di ojoo - Okochi is bad) bag akpa (akpa mụ di ibu - my bag is big) banana ọgede; unere (iri ọgede – eat banana) bank note; paper currency akwụkwọ ego (akwụkwọ ego di njoo - bank note is bad) basket ekete; nkata (ekete mụ ejule - my basket is full) bath hu ahu to bath ihu ahu (ga hu ahu - go for a bath) bathroom ebe ihu ahu (Ngozi no ebe ihu ahu - Ngozi is in the bathroom) beans akidi (akidi masiri Obi – Obi likes beans) beautiful mara mma (Adaobi mara mma - Adaobi is beautiful) beauty wumma (Akaugo wumma - Akaugo is a beauty) because maka (gị gba ọsọ maka gị gi ụgwọ - you run because you owe) beef anụ nama (cow meat) before nbu (gawara nbu - went before) begin bido (bido gawa - begin to go) behaviour omume (omume gị di mma - your behaviour is okay) behind azu (Olumma dina azu - Olumma is behind) better ditụ mma (omume gị ditụ mma - your behaviour is better) between etiti (kemụ dina etiti - mine is between) bible akwukwo nsọ (ịgụ akwukwo nsọ - to read the Bible) bicycle igwe (igwe dede - uncle’s bicycle) big ibu; ukwu (ji di ibu - the yam is big) birth mu nwa; ịmu nwa; mọ nwa to give birth muru nwa (Ngozi muru nwa - Ngozi had a baby) birthday ụbọsi amuru your birthday ụbọsi amuru gị bite taa ara (nwanyi taa ara Ngozi - woman bites Ngozi) bitter ilu (kemụ di ilu - mine is bitter) black ojii (oche di ojii - chair is black) black market ahia iwu (Obi rege onu ahia iwu - Obi selling black market price) bless or blessing ngozi blind ishi; kpuru ishi (Opara kpuru ishi - Opara is blind) blood obara (obara putaga - blood coming out) body ahu (ahu ya di njoo - his body is bad) boil ogbola; gbola (anu gbola - meat boiled) bone ọkpụkpụ (anu mụ di ọkpụkpụ ọkpụkpụ - my meat is bone bone) book akwụkwọ (gụ akwụkwọ - read book) borrow were naka (ịga were naka ngbe niile - you will borrow every time) bottle aba; karama (Uche mara otu ọnye karama - Uche stab someone with bottle) bought zuru; zutara (Chima zutara ihe na ahia - Chima bought something in the market) boundary oke; okere (okere ala bido ebea - land boundary starts here) box or case igbe (igbe di ibu - box or case is big) boy nwa nwoke; nwata nwoke (nwata nwoke gara ahia - boy went to the market) breadth ume (kụrụ ume - take a breadth) breakfast ri ụtụtụ (ri ụtụtụ di mma - breakfast is good) breeze ikuku (kụrụ ikuku - take a breeze) bring wete; weta; bute; nyem to bring iwete; iweta; ibute (wete ri - bring food) bring water wete mmiri (Agwu wete mmiri - Agwu bring water) broke ngbaji; nkowa broken akowala (afara akowala - the plate is broken) broken bottle kalama (Uche mara otu ọnye kalama - Uche stab someone with a broken bottle) brooch ọla obi (Ada yi ọla obi – Ada wears brooch) broom aziza (wete aziza – bring broom) brother nwanne nwoke (nwanne mụ nwoke – my brother) build rọ; wu to build ịrọ; iwu (ịrọ ụlọ – build a house) bush ohia (anomụ nọ ohia - I am in the bush) business ịcho ego (John mega ịcho ego na ahia - John is doing business in the market) busy nkpa; ihe dinkpa (anomụ emege ihe dinkpa - I am busy or doing something important) but ma; mana (agama aga mana ahia ka nkpa – I will go but market is more important) buy izu; zuta; zọ to buy ịzuta (izu ihe na ahia - buy something in the market) Top C calculate ngbako; gbako (biko gbako ego - please calculate the money) call ụkọ; kpọ to call iụkọ; ikpọ (Ebube na kpọ - Ebube is calling) came bịara (chief bịara – chief came) capital isi obodo (isi obodo Ndi-Britain wụ London - capital of Britain is London) car ụgbọ; ụgbọ ala (biko nya ụgbọ ọfuma - please drive the car well) card kaadi (zuta ụbọsi amuru kaadi - buy birthday card) carpet ute (ịga tinye ute ebea - you will put carpet here) case or court case ikpe (ikpe mara ya - case went against him or her) case or box igbe (igbe di ibu - box or case is big) cash ego (weta ego - bring cash or money) cassava ji akpu; akpu; gari (kedụ maka ri jiakpu Helena chọrọ - what of cassava food Helena wants) cathedral isi ụlọ uka (Obiako gawara isi ụlọ uka - Obiako went to the cathedral) celebration mmeme (ụbọsi amuru mmeme - birthday celebration) centre etite (Madike di na etite - Madike is in the centre) chain ọla (ha gba ola - they wear chain) chair oche (bute oche - bring chair) cheap ntakiri (ihe nona ahia di ntakiri - things in the market are cheap) cheque akwụkwọ ego (nye akwụkwọ ego mana ya deto ya - give cheque so that he records it) chew ta to chew ịta (Ngozi na ta anụ - Ngozi chews meat) chicken ọkụkọ chicken meat anụ ọkụkọ chief chiri echichi (nna Uche chiri echichi - Uche’s father is a chief or is a titled man) chieftaincy chịi ọzọ; chịri ọzọ; ịchịi ọzọ (Obi chịri ọzọ - Obi took a chieftancy title) children ụmụ little children ụmụaka (ụmụaka gara aha – children went to the market) Christian Kirista; ọnye uka (Adanna dika ọnye uka - Adanna is like a Christian) Christmas Ekesmesi (Ekesmesi di eba - Christmas is here) church ebe uka; ụlọ uka (ụlọ uka di eba - church is here) citizen ọnye ala (Uche bu ọnye ala – Uche is a citizen) cinema sinema (ya gara sinema – he went to the cinema) circumcise bi ugwu; be ugwu to circumcise ibi ugwu; ibe ugwu circumcised or circumcision bere ugwu; biri ugwu (nwa nwoke biri ugwu - boy circumcised or circumcision) city obodo (obodo bu Owerri – city is Owerri) civil war ogu ụlọ (ogu Nigeria na Biafra wụ ogu ụlọ - Nigeria and Biafra war was a civil war) clan umu nwanee (umu nwanee Obieze - Obieze clan) clean ocha (efere di ocha - plate is clean) clever ma ihe; ema ihe (Chikodi ma ihe - Chikodi is clever) climb nyu elu to climb ịri elu; inyu elu clock oge; elekele (oge bukwa asaa – the time is seven) close mechi; kpuchi to close ịmechi; ịkpuchi cloth akwa; uwe (akwa mụ di unyi - my cloth is dirty) coconut aki bekee (aki bekee di uto – coconut is sweet) cocoyam ede (ede bukwa ri mụ - cocoyam is my food) coke kooku (achọrọ mụ kooku - I want coke) coco cola kooku (achọrọ mụ kooku - I want coco cola) cold oyi (Uche di oyi - Uche is cold) cold water mmịrị oyi (Nna chọrọ mmịrị oyi - father wants cold water) college ụlọ akwụkwọ (Adapapa gawara ụlọ akwụkwọ - Adapapa went to college) comb mbo to comb imbo (achorumụ imbo isi - I want to comb my head) come bịa; bịaa to come ịbịa; ịbịaa (Mbachi bịa - Mbachi come) come in bata; batawa (Nze batawa - Nze come in) coming out putawa; putaga (Chief putawa - Chief coming out) computer computa (computa mụ gbalaga osisu - my computer runs fast) condom kọndọm (Ngozi na Obinna tinyere kọndọm - Ngozi and Obinna put on condom) confirm kwe; to confirm ikwe (Ezeiga kwe na ego - Ezeiga confirm the money) cook si; siri ihe; isi nri or isi ihe cooking siga (Galouka siga nri - Galouka is cooking food) cook food siri ihe; siri ri; isi nri (biko siri mụ nri - please cook food for me) copy dere; kopi to copy idere; ikopi (Ngozi na dere ihe John - Ngozi copy things from John) count guo to count ịguo (iguo ri - to count the food) county obodo (obodo anyi wụ Nigeria - our country is Nigeria) court ụlọ ikpe (Obiako gawara ụlọ ikpe - Obiako went to court) cousin nwanne; nwanna (Ebere dika nwanne - Ebere is like my cousin) cover mechiri; mkputchi (aja mechiri ụzọ - sand cover the door) crime ihe ojoo (Ezenu mere ihe ojoo - Ezenu committed a crime) criminal ọnye ojoo; onye ojoo (Ezenu wụ ọnye ojoo - Ezenu is a criminal) crisis nsogbu (ndi nsogbu – community or people of crisis) crown okpu eze (Eze kpunye ya okpu eze - King put on the crown on him) cry akwa to cry ibe akwa; ịkwa akwa (Uche no ibe akwa – Uche is crying) culture omenaala (Dyo omenaala afo nu dimma - Dyo culture this year is okay) cup iko (iko mụ egule - my cup is full) cure gwọ to cure ịgwọ (biko gwọ mụ ọrịa - please cure my sickness) curse abumonụ (nwanyi tinye abumonụ na gị - the woman put a curse on you) custom omenaala; odibendi (omenaala anyi maramma - our custom is very good) cut kube: gbubie; chapu (kube anu ntakiri - cut the meat small) cutlass nma (nma gị dinko - your cutlass is sharp) Top D dance ega egwu; ite egwu (Ngozi muru iga egwu - Ngozi learn to dance) daughter nwanyị; agbọọbia first daughter ada (nwanyi gara aha – daughter or lady went to the market) dead agala; anwula; ogala; onwula (Okoro anwula - Okoro is dead) death onwu (onwu biaa na ura - death came as asleep) debt ugwo (John jide ego Tom na ugwo - John holds Tom’s money as debt) delay gbọ uge; gbọrọ uge to delay igbọ uge; igbọrọ uge departure apu; opupu; opula (opupu wụ ebea - departure is here) desire choro to desire ichoro what desired or thing desired ihe choro destroy gbu; nmebi to destroy ịgbu; ịmebi (Ebere ịmebi ihe – Ebere destroyed something) die onwu died anwuna (Taka anwuna - Taka has died) difficult siri ike to be difficult osiri ike (ụle siri ike – the examination is difficult) dig gwu to dig igwu (igwu ala - to dig ground or land) dilemma amdumu; amadimụ (amadimụ ihe meganu - dilemma on what is happening) direct zi; gosi (gosi ya ụlọ - direct her to the house) (zi ya ụzọ - direct him the way) dirty ụnyi; iru ụnyi (uwe mụ di unyi - cloth is dirty) disappear pọ to disappear pọla; apọla (nna pọla – father disappears or gone out) discuss koria to discuss or discussed koriari (ya koriari mụ - he discussed with me) disease ọrịa; nrịa (ọrịa mụ bido nyahụ - my sickness or disease began yesterday) dish efere (wete efere - bring dish or plate) disturbance nkwhara (nkwhara na mehariga - disturbance is happening) distribute ke distribute thing ke ihe distribution of thing ike ihe division divsọn (ebe hu bụ divsọn anyi - that place is our division) do me to do ime (ime ihe - to do something) doing mega (Bon mega ịcho ego - Bon is doing a business) doctor dokito; dibia; dibe; dibia bekee traditional or native doctor dibe; dibia door ụzọ (mehe ụzọ - open door) drama ejije (ejije nke ahụ dị mma - that drama is okay) draw se (se ihe - draw something) dream nro (nro nke ahụ di njoo - that dream is bad) dress uwe (uwe mụ di unyi - my dress is dirty) drink ọnunụ; ihe ọnunụ (achọrọ mụ ihe ọnunụ - I want something to drink) drive nya (biko nya ụgbọ ọfuma - please drive the car well) drug ọgwụ; ịgbo (ọgwụ nke ahụ di ike - that drug is strong) Top E each otu otu; ma otu ma otu; ofu ofu; ma ofu ma ofu (nye otu otu - give each) ear nti (nti mụ di ibu - my ear is big) early na oge; boo ụzọ (Dike bịa na oge - Dike came early) earrings ọla nti (Ngozi gba ọla nti - Ngozi wears earrings) eat iri; rie to eat iri ri; iri nri (Uche rie ri - Uche eat food) education ịmuta ihe (ịmuta ihe di mma - education is good) egg akwa (akwa nke hụ akowala - that egg is broken) election nhoputa; ịzọ ọkwa Electric oku; eletrik end agwula; ogwula; ogwugwu (ri agwula – food is finish or end) English bekee (also for English or white person) enjoy ibndu (Chikwa na ibi ndu - Chikwa is enjoying) enjoyment iri ndu; ibi ndu (ibi ndu Luya di njọọ - enjoyment of Luya is bad) evening anyasị (rie nri anyasị - eat evening meal or food) everything ihe niile (ihe niile adirọ mma - everything not good) every time ngbe niile (ngbe niile gị ga ahia - every time you go to the market) examination ule examination paper ule akwụkwọ (ule siri ike – the examination is difficult) excuse chere; cheretụ; biko (chere kamụ kwu - excuse me to talk) excuse me cheretụ mụ; biko chere mụ (cheretụ mụ ka anyi gawa - excuse me let us be going) explain kọwe; kọwa to explain ịkọwe; ịkọwa (kọwe ihe gị na kwu - explain what you talked) Top F face ihu (ihu gị di mma - your face is good) fail ida (John ida ule akwụkwọ - John failed his examination papers) family ezinụlọ (ezinụlọ anyi wụ Obi nọna ebe Umuna - our family is Obi in Umuna village) farm oru ịgbo; ubi to farm iru oru ịgbo (gawara oru ịgbo - went to the farm) farming iku oru; iku ubi (Okoro na iku oru – Okoro and farming) fast osisu (bịaa osisu - come fast) fat ibu (Japuna di ibu - Japuna is fat) father nna; papa (nna anyi gawara ahia - our father went to the market) fear ujo (maka ndi oshi ujo na tu mụ - because of thief I am fear) fetch bute; kute; wete (bute nri - fetch the food) fetch water kute mmiri (Nne chọrọ mmiri, kute mmiri - mother wants water, fetch water) fever ahu oku (ahu oku di mụ - I have a fever) fight ogu (ogu mụ na Uche - my fight with Uche) find chọta to find ịchọta (chọta ego - find the money) fine ọ dị mma (kedụ? ọ dị mma! - how are you? fine! or I am fine!) finish ogwula; agwula (ri anyi agwula - our food is finish) fire oku (wete nku ka tinye oku - bring the firewood to put the fire) firewood nku (bute nku ka tinye oku - bring the firewood to put the fire) fix mezie (biko mezie ụgbọ osiso - please fix the car quick) flu iba (biko gawa maka iba gị - please go because of your flu) food ri; nri to eat food iri nri; iri ri (iri ri uda di mma - to eat food now is good) foreign ebeọdọ (ihe si ebeọdọ - foreign thing) foreigner ọnye mba; onye mba; onye obia; ọnye obia (ọnye obia bịara taa- foreign or visitor came today) forest ohia (nna nọna ohia - father is in the forest) forget chefuo to forget ichefuo (gị ichefuo ego - you forget the money) forgive gbaghara to forgive ịgbaghara (ịgbaghara Ngozi - to forgive Ngozi) fracture mgbaji; gbaji to fracture igbaji (igbaji olu gị - to fracture your neck) friend enyi (enyi gị wụ Innonaka - your friend is Innonaka) frighten ujo (maka ya ujo na tu mụ - because of her, I am frighten) from site (site taa gawa ino na nke gị - from today go on you are on your own) full egule (ri egule mụ - the food full me) Top
Home Home News News Biafra Biafra Newspapers Newspapers Civil War Civil War Books Books Cartoons Cartoons Foods Foods Language Language Music Music Photos Photos
Everyday Igbo Words
eiw A B C D E F G H I J K L M N O P Q R S T U W X Y Z A aback wega azu (ha wega mụ azu - they took me back or they surprise me) abandon hapụru (Ada hapụru nwata - Ada abandon the child) abdomen afọ (afọ ya buru ibu - his abdomen or stomach is big or fat) abduct nwururu (ha nwururu Obi - they abdut Obi) abide jikodo; jikoro (iwu bu ihe jikoro anyi - the rules are what abide us) ability emeli (ihe ịga emeli - something you can do) ablaze agba oku; igba oku (ụlọ na agba oku - the house is ablaze) able inwike (Uche di inwike - Uche is able) able-body shiri ike; ike ahu (Peter di ike ahu - Peter is able-body) aboard banye; bawala (ịbu banye na ụgbọ mmịrị - the load has aboard into the ship) abolish kwusịla (ha kwusịla iwu- they have abolish the law) abominable ihe ojoo; ihe ojoo na emem; ihe ojoo na ekwu ekwu (ihe ojoo na ekwu ekwu - something abominable - sometime very bad that cannot be said or done) abomination arụ; njoo ka njoo; iwu ojoo (Ada dara iwu ojoo - Ada broke a very bad rule) abort achoro; ọchodu; kwusịrị (Ngozi kwusịrị nwa - Ngozi aborted a baby) about choro; maka (ha choro iri ri ma ya bata - they were about to eat when he came in) about me maka mụ (John jiri Ibe maka mụ - John asked Ibe about me) about-turn tuhara (tuhara ebe ị na aga - about-turn from the place you're going) above galiru elu (ihe galiru elu - something above) abrade agriala (ukwu ụgbọ ya agriala - his car tyres are abrade) abreast kuwara (akwụkwọ ozi Obi kuwara anyi - Obi’s letter abreast us) abridge gburu nkenke (aha ya ọ gburu nkenke - his name he has abridged) abscond zuroezo gbalaga (onye isi obodo were ego anyi zuroezo gbalaga - governor absconds with our money) absent ọ biadu; adighi (ọ biadu nzuko taa - absent from the meeting today) absent-minded onye nchefu (Uche bụ onye nchefu - Uche is absent-minded) abstain omedu (omedu ohuho - obstain from voting) abundant nukwuru; kaririakari (mangoro di nukwuru - mango is in abundant) abuse arụ; mkparị ojoo (ọ mere anyi mkparị ojoo - he abuse us) abusive ikwu; mkparị (ikwu ojoo Obi nye mụ - Obi was abusive to me) academy ụlọ akwụkwọ (ebe ụlọ akwụkwọ - the place is a college or academy) accelerate gara osiso (ihe gara osiso - something accelerated) accept kwere; ịkwe (kwere ego - accept the money) acclaim otito (otito diri ya maka ọru ọruru - acclaim him for the work he has done) accommodate ụlọ nga ehi; nyem ụlọ; ịhi na ụlọ mụ (nyem ụlọ nga ehi - accommodate me) accommodation ụlọ ebiebi (ụlọ ebiebi nka anyi - our accommodation) accompany soro; ị soro; ị soro ya (Ada soro ya aga - Ada accompanying him or her to go) accomplice onye soro (Nickolas bụ onye soro - Nickolas is an accomplice) accomplish ọruriala; ọmeriala (ọmeriala ụlọ - accomplish building the house) accord kwekọrita (nzuko kwekọrita - meeting accord) accordance nkwekọrita (iwu nkwekọrita - legal accordance) accountant ọru akwụkwọ ego (Mike bụ onye ọru akwụkwọ ego - Mike is an accountant) acquaint onye ọma (Tochi bụ onye ọma - Tochi is his acquaint) acquire zuputara; wetere (Chief zuputara ụlọ - Chief acquired the house) activate bidoro (ha bidoro akwụkwọ ịje - they activated the ticket or the travelling document) active ngahari; ngbhari (Chima bụ onye ngahari - Chima is an active person) active birth ngahari ngbe ịmu nwa (Ada mere ngahari ngbe ịmu nwa - Ada was urged to have active birth) actor omee; omeka (Peter dika omeka - Peter is like actor) add gbakụ (Ebere gbakụ ego - Ebere add the money) address aha ebe ibi (nye aha ebe ibi - give address or give address where you live) adequate zuru ofụma (ri zuru ofụma - the food is adequate) adjourn ngbeọzọ (nzukọ dewere ngbeọzọ - the meeting was adjourned) adjust mekwara (Ngozi mekwara akwa ya - Ngozi adjusted her cloth) admire ịhunaanya; ịfunaanya (ịhunaanya Ugo ebe Chimaka di - Ugo admires Chimaka) admission kpọkputere (ha kpọkputere Bona na ụlọ akwụkwọ - they gave Bona admission into the college) adult oke nye; ọ buele; ọ tole (gị bụ oke nye - you are an adult) adultery hịri (ọ hịri nwoke - committed adultery with a man) (ọ hịri nwanyị - committed adultery with a woman) adventure ime ihe ujo (Ebere na di ime ihe ujo - Ebere takes adventure) advice ndụmọdụ (naara ndụmọdụ - take advice) advocate onye na ekwutere (Uche bụ onye na ekwutere mụ - Uche is my advocate) affect metụrụ (ihe mere nu metụrụ mụ aka - what happened affected me) afford ịzuteli (nna ga ịzuteli igwe - father can afford a bicycle) after emechaa (emechaa gị bịa - after you come) afternoon ehihie (bịa na ehihie - come in the afternoon) afforest iku osisi (iku osisi ka ọ bụ ohia - planting trees to make a forest) affray ịlụ ọgụ (maka ịlụ ọgụ ka ojiri ga nkporo - because of affray he went to prison) affront ikwu nihu oha (nne na nna ikwu nihu oha - mother and father affront each other) afraid ujo (ujo na a tu ya - he is afraid) afresh bido ohuru (bido ohuru na ọlụ akwụkwọ - start afresh at the college) aftermath mere mgbe ọgwuagwu (mmịrị soro nkwuru, ọlụ we da - rain fell heavy, aftermath a house fell) again ọzọ; ọzọkwa (Ada chọrọ nri ọzọkwa - Ada wants food again) aggravate kpaso iwe (ya kpaso mụ iwe - she aggravated me) aggressive obi oku (Ada bụ onye obi oku - Ada is an aggressive person) agree kwe; kwere to agree ịkwe (ikwe ihe gị ikwuru - agree what you said) agreement kwekuritara (anyi kwekuritara - we are in agreement) age afọ; afọụle (kadụ afọ gị - what is your age) ah chi; chei; chimoo; cheimoo (chi or chimoo – ah or my God) alive ndu (Ngozi di ndu - Ngozi is alive) all niile (riri ihe niile - ate everything) allegation boro ebubo (ha boro ya ebubo - they made allegation against him) allocate kere (ha kere mụ ụlọ ala - they allocated me on the ground floor of the building) all of us anyi; anyị (anyị na Ngozi dị mma - all of us and Ngozi is alright) allow kwere to allow ịkwere (ikwere John batawa - to allow John to come in) all the time ngbe niile (Bona no ebaa ngbe niile – Bona is here all the time) almighty Chukwunna; Igwe (Chukwunna bụ Igwe elu na ala - God is the almighty in heaven and on earth) alone nani; nanuya (hapụ nanuya gawa - live him alone to go) aloud oluelu (dada nwere (di) oluelu - aunty is aloud) alright ọ dị mma; dị mma (kadụ? ọ dị mma - how or how are you? alright!) also ma; kwa; ọzọkwa (weta ri na anu kwa - bring food and meat also) always ngbe niile (Ebere no ebaa ngbe niile – Ebere is here always) ambition tuga anya (Ngozi tuga anya izu ụgbọ - Ngozi has the ambition of buying a vehicle) ambush chere ya echere (Bona chere ya echere - Bona ambushed him/her) amend mekwa; mezie (ihe mere mbu mekwa ya - amend what happened before) analyse lero anya (lero anya ebe afo ego akwụkwọ anyi di - analyse or examine in details our yearly account) analysis nkenke (mere anyi afo ego akwụkwọ nkenke - analysis our yearly income and expenditure statement) ancestor ndi nnanna nwuru anwu (biko ndi nnanna nwuru anwu nye aka - please ancestor help) ancestral ihe nnanna; ihe ochie; ala obi (ebea bụ ala obi mụ - this place is my ancestral land) and na (Uche na Ebere gawara - Uche and Ebere went) anger iwe (iwe di mụ - my anger) angry iwe iwe (Obi di iwe iwe - Obi is angry) anguish ihe nwute (onwu bụ ihe nwute - death is an anguish) animal anumanu (John dika anumanu - John is like animal) announce gwa; ikwuputa (gwa onye ọwula - announce to everybody) anonymous amadụ (amadụ onye mere ya - an anonymous person did it) another ọzọ; ọdu (ha nyere anyi ọzọ - they gave us another) answer za to answer ịza answer a question za ajụjụ to answer a question ịza ajụjụ answered zara (Kem zara ụkọ - Kem answered the call) anticipate chegha (Tobi chegha dede - Tobi anticipates his uncle) anxious choro osiso (Uche choro osiso ihụ nwunye ya - Uche is anxious to see his wife) apologise gbahara (biko ghahara mụ - please I am apologising) apology nkwadide (ha nyere nkwadide - they made apology) appearance putara (Ada putara na ụlọ ikpe - Ada made an appearance in court) applaud otito (ha nyere mụ otito - they applaud me) apple achicha (iri achicha - eat apple) approve ekwe remu (ekwe remu ịlu - approve the marriage) archetype nsinambu (ihe nsinambu - something archetype) are dị; dịna; wụ; wụka (ha dị mma -they are fine) argue zu okwu; ru uka to argue ịzu okwu; ịru uka (Ngozi na ru uka - Ngozi argue) argument aruruụka (Ada mege aruruụka - Ada making argument) arm; hand aka (aka ya di ocha - his or her hand is clean) armpit akpa abụ (akpa abụ ya na ịsị - his or her armpit smell) army soja (nna wụ soja - father is a soja) arrest jide (ha jide ya - they arrest her) arrival mbataa; mbatara (John mbatara taa - John arrival today) arrive batala; barula to arrive ịbatala; ịbarula (Jude barula - Jude arrived) art nka (Uche mega nka na ọlụ akwụkwọ - Uche is doing art at the college) as rụka; dịka (ojoko rụka ọgede - banana as plantin) ash ntụtụ (oku ntụtụ na ịsị - fire ash smells) ashamed ihuere (ihuere gi mụ, maka ihe mere nu - I am ashamed of what happened) ask jiri; jụ ajụjụ to ask or to ask question ịjụ ajụjụ (John jiri ajụjụ - John asked a question) asleep ura; arahna (Okoro arahna - Okoro is asleep) aspirant onye tuga anya (Chiemeka bụ onye tuga anya - Chiemeka is an aspirant) assign ekere (ọru ekere ya - the work assigned to him) assignment ọru e nyere (Ugo ruru ọru e nyere ya - Ugo did her assignment) assume anomụ eche (anomụ eche ha gawala - assume they have gone) as well kwa (Obi nye ego kwa - Obi gave money as well) at na (iko no na elu - cup is at the top) attach tiri (ihe anyi tiri na akpa - something we attach or attached to the bag) attack ịba ọgụ (ha choro ịba mụ ọgụ - they want to attack me) attain ụrụ (ụrụ na ihe ha mere - something attain or attained from what they did) attempt choro ime (ihe mụ choro ime - what I attempt to do) attend gara (nmụ gara nzukọ - I attend a meeting) attest akaebe (onye akaebe - someone who may or will attest) attire uwe (uwe Ebere marama - Ebere’s attire is nice) attitude agwa (agwa nwata di mma - this child’s attitude is very nice) attract masiri (ahu ya masiri mụ - his or her body attracted me) attraction ihu na anya (ihu na anya Obi erika - attraction to Obi is too much) attractive mma ofuma (mma ofuma Adaeze tụrụ mụ ara - Adaeze is so attractive that I nearly went mad) aunt da (da no ebaa – aunt is here) aunty dada (dada ndo - aunty sorry) author onye ode akwụkwọ (Nkem bụ onye ode akwụkwọ - Nkem is an author) authorise asiri me; ndi isi kwụrụ (ihe asiri me - something authorise or authorised) authority ndi isi (ha bụ ndi isi - they are the authority) available ọdi; di (mmaya ịchoga, ọdi - the alcohol you’re looking for is available) avarice anya ukwu ego (Chidi nwere anya ukwu ego, ọ di njoo - Chidi’s avarice is too bad) avert ekwele ka ọme (ogu, ekwele ka ọme - avert the fight or war) await chege (ihe anyi chege abiala - what we await has come) awake omu anya; ọ tee; mu anya (Okoro mu anya - Okoro is awake) award ihe onyinye (onye isi obodo wetere ihe onyinye - our governor got an award) aware ma (ha ma anyi na abia - they are aware we are coming) awesome di ọfuma (uwe ha di ọfuma - their clothes are awesome) awful di njoo (uwe ha di njoo - their clothes are awful) awhile oge nta (Obi noro oge nta - Obi stayed awhile) away te anya; ọte anya; ọte aka (ebaa te anya - place is away) awkward isi ike (Ebere bụ onye isi ike - Ebere is an awkward person) ax; axe onye ike; anya ike; egbu egbu (wete onye ike - bring an axe) Top B baby nwa takiri; nwata (nwa takiri arahna - baby is asleep) back azu (azu mụ di njọọ - my back is bad) bad ojoo (Okochi di ojoo - Okochi is bad) bag akpa (akpa mụ di ibu - my bag is big) banana ọgede (iri ọgede – eat banana) basket ekete (ekete mụ ejule - my basket is full) bath hu ahu to bath ihu ahu (ga hu ahu - go for a bath) beans akidi (akidi masiri Obi – Obi likes beans) beautiful mara mma (Adaobi mara mma - Adaobi is beautiful) beauty wumma (Akaugo wumma - Akaugo is a beauty) because maka (gị gba ọsọ maka gị gi ụgwọ - you run because you owe) beef anụ nama (cow meat) before nbu (gawara nbu - went before) begin bido (bido gawa - begin to go) behaviour omume (omume gị di mma - your behaviour is okay) behind azu (Olumma dina azu - Olumma is behind) better ditụ mma (omume gị ditụ mma - your behaviour is better) between etiti (kemụ dina etiti - mine is between) bible akwukwo nsọ (ịgụ akwukwo nsọ - to read the Bible) bicycle igwe (igwe dede - uncle’s bicycle) big ibu; ukwu (ji di ibu - the yam is big) birth mu nwa; ịmu nwa; mọ nwa to give birth muru nwa (Ngozi muru nwa - Ngozi had a baby) birthday ụbọsi amuru your birthday ụbọsi amuru gị bite taa ara (nwanyi taa ara Ngozi - woman bites Ngozi) bitter ilu (kemụ di ilu - mine is bitter) black ojii (oche di ojii - chair is black) black market ahia iwu (Obi rege onu ahia iwu - Obi selling black market price) bless or blessing ngozi blind ishi; kpuru ishi (Opara kpuru ishi - Opara is blind) blood obara (obara putaga - blood coming out) body ahu (ahu ya di njoo - his body is bad) boil ogbola; gbola (anu gbola - meat boiled) bone ọkpụkpụ (anu mụ di ọkpụkpụ ọkpụkpụ - my meat is bone bone) book akwụkwọ (gụ akwụkwọ - read book) borrow were naka (ịga were naka ngbe niile - you will borrow every time) bottle aba; karama (Uche mara otu ọnye karama - Uche stab someone with bottle) bought zuru; zutara (Chima zutara ihe na ahia - Chima bought something in the market) boundary oke; okere (okere ala bido ebea - land boundary starts here) box or case igbe (igbe di ibu - box or case is big) boy nwa nwoke; nwata nwoke (nwata nwoke gara ahia - boy went to the market) breadth ume (kụrụ ume - take a breadth) breakfast ri ụtụtụ (ri ụtụtụ di mma - breakfast is good) breeze ikuku (kụrụ ikuku - take a breeze) bring wete; weta; bute; nyem to bring iwete; iweta; ibute (wete ri - bring food) bring water wete mmiri (Agwu wete mmiri - Agwu bring water) broke ngbaji; nkowa broken akowala (afara akowala - the plate is broken) broken bottle kalama (Uche mara otu ọnye kalama - Uche stab someone with a broken bottle) brooch ọla obi (Ada yi ọla obi – Ada wears brooch) broom aziza (wete aziza – bring broom) brother nwanne nwoke (nwanne mụ nwoke – my brother) build rọ; wu to build ịrọ; iwu (ịrọ ụlọ – build a house) bush ohia (anomụ nọ ohia - I am in the bush) business ịcho ego (John mega ịcho ego na ahia - John is doing business in the market) busy nkpa; ihe dinkpa (anomụ emege ihe dinkpa - I am busy or doing something important) but ma; mana (agama aga mana ahia ka nkpa – I will go but market is more important) buy izu; zuta; zọ to buy ịzuta (izu ihe na ahia - buy something in the market) Top C calculate ngbako; gbako (biko gbako ego - please calculate the money) call ụkọ; kpọ to call iụkọ; ikpọ (Ebube na kpọ - Ebube is calling) came bịara (chief bịara – chief came) capital isi obodo (isi obodo Ndi-Britain wụ London - capital of Britain is London) car ụgbọ; ụgbọ ala (biko nya ụgbọ ọfuma - please drive the car well) card kaadi (zuta ụbọsi amuru kaadi - buy birthday card) carpet ute (ịga tinye ute ebea - you will put carpet here) case or court case ikpe (ikpe mara ya - case went against him or her) case or box igbe (igbe di ibu - box or case is big) cash ego (weta ego - bring cash or money) cassava ji akpu; akpu; gari (kedụ maka ri jiakpu Helena chọrọ - what of cassava food Helena wants) cathedral isi ụlọ uka (Obiako gawara isi ụlọ uka - Obiako went to the cathedral) celebration mmeme (ụbọsi amuru mmeme - birthday celebration) centre etite (Madike di na etite - Madike is in the centre) chain ọla (ha gba ola - they wear chain) chair oche (bute oche - bring chair) cheap ntakiri (ihe nona ahia di ntakiri - things in the market are cheap) cheque akwụkwọ ego (nye akwụkwọ ego mana ya deto ya - give cheque so that he records it) chew ta to chew ịta (Ngozi na ta anụ - Ngozi chews meat) chicken ọkụkọ chicken meat anụ ọkụkọ chief chiri echichi (nna Uche chiri echichi - Uche’s father is a chief or is a titled man) chieftaincy chịi ọzọ; chịri ọzọ; ịchịi ọzọ (Obi chịri ọzọ - Obi took a chieftancy title) children ụmụ little children ụmụaka (ụmụaka gara aha – children went to the market) Christian Kirista; ọnye uka (Adanna dika ọnye uka - Adanna is like a Christian) Christmas Ekesmesi (Ekesmesi di eba - Christmas is here) church ebe uka; ụlọ uka (ụlọ uka di eba - church is here) citizen ọnye ala (Uche bu ọnye ala – Uche is a citizen) cinema sinema (ya gara sinema – he went to the cinema) circumcise bi ugwu; be ugwu to circumcise ibi ugwu; ibe ugwu circumcised or circumcision bere ugwu; biri ugwu (nwa nwoke biri ugwu - boy circumcised or circumcision) city obodo (obodo bu Owerri – city is Owerri) civil war ogu ụlọ (ogu Nigeria na Biafra wụ ogu ụlọ - Nigeria and Biafra war was a civil war) clan umu nwanee (umu nwanee Obieze - Obieze clan) clean ocha (efere di ocha - plate is clean) clever ma ihe; ema ihe (Chikodi ma ihe - Chikodi is clever) climb nyu elu to climb ịri elu; inyu elu clock oge; elekele (oge bukwa asaa – the time is seven) close mechi; kpuchi to close ịmechi; ịkpuchi cloth akwa; uwe (akwa mụ di unyi - my cloth is dirty) coconut aki bekee (aki bekee di uto – coconut is sweet) cocoyam ede (ede bukwa ri mụ - cocoyam is my food) coke kooku (achọrọ mụ kooku - I want coke) coco cola kooku (achọrọ mụ kooku - I want coco cola) cold oyi (Uche di oyi - Uche is cold) cold water mmịrị oyi (Nna chọrọ mmịrị oyi - father wants cold water) college ụlọ akwụkwọ (Adapapa gawara ụlọ akwụkwọ - Adapapa went to college) comb mbo to comb imbo (achorumụ imbo isi - I want to comb my head) come bịa; bịaa to come ịbịa; ịbịaa (Mbachi bịa - Mbachi come) come in bata; batawa (Nze batawa - Nze come in) coming out putawa; putaga (Chief putawa - Chief coming out) computer computa (computa mụ gbalaga osisu - my computer runs fast) condom kọndọm (Ngozi na Obinna tinyere kọndọm - Ngozi and Obinna put on condom) confirm kwe; to confirm ikwe (Ezeiga kwe na ego - Ezeiga confirm the money) cook si; siri ihe; isi nri or isi ihe cooking siga (Galouka siga nri - Galouka is cooking food) cook food siri ihe; siri ri; isi nri (biko siri mụ nri - please cook food for me) copy dere; kopi to copy idere; ikopi (Ngozi na dere ihe John - Ngozi copy things from John) count guo to count ịguo (iguo ri - to count the food) county obodo (obodo anyi wụ Nigeria - our country is Nigeria) court ụlọ ikpe (Obiako gawara ụlọ ikpe - Obiako went to court) cousin nwanne; nwanna (Ebere dika nwanne - Ebere is like my cousin) cover mechiri; mkputchi (aja mechiri ụzọ - sand cover the door) crime ihe ojoo (Ezenu mere ihe ojoo - Ezenu committed a crime) criminal ọnye ojoo; onye ojoo (Ezenu wụ ọnye ojoo - Ezenu is a criminal) crisis nsogbu (ndi nsogbu – community or people of crisis) crown okpu eze (Eze kpunye ya okpu eze - King put on the crown on him) cry akwa to cry ibe akwa; ịkwa akwa (Uche no ibe akwa – Uche is crying) culture omenaala (Dyo omenaala afo nu dimma - Dyo culture this year is okay) cup iko (iko mụ egule - my cup is full) cure gwọ to cure ịgwọ (biko gwọ mụ ọrịa - please cure my sickness) curse abumonụ (nwanyi tinye abumonụ na gị - the woman put a curse on you) custom omenaala; odibendi (omenaala anyi maramma - our custom is very good) cut kube: gbubie; chapu (kube anu ntakiri - cut the meat small) cutlass nma (nma gị dinko - your cutlass is sharp) Top D dance ega egwu; ite egwu (Ngozi muru iga egwu - Ngozi learn to dance) daughter nwanyị; agbọọbia first daughter ada (nwanyi gara aha – daughter or lady went to the market) dead agala; anwula; ogala; onwula (Okoro anwula - Okoro is dead) death onwu (onwu biaa na ura - death came as asleep) debt ugwo (John jide ego Tom na ugwo - John holds Tom’s money as debt) delay gbọ uge; gbọrọ uge to delay igbọ uge; igbọrọ uge departure apu; opupu; opula (opupu wụ ebea - departure is here) desire choro to desire ichoro what desired or thing desired ihe choro destroy gbu; nmebi to destroy ịgbu; ịmebi (Ebere ịmebi ihe – Ebere destroyed something) die onwu died anwuna (Taka anwuna - Taka has died) difficult siri ike to be difficult osiri ike (ụle siri ike – the examination is difficult) dig gwu to dig igwu (igwu ala - to dig ground or land) dilemma amdumu; amadimụ (amadimụ ihe meganu - dilemma on what is happening) direct zi; gosi (gosi ya ụlọ - direct her to the house) (zi ya ụzọ - direct him the way) dirty ụnyi; iru ụnyi (uwe mụ di unyi - cloth is dirty) disappear pọ to disappear pọla; apọla (nna pọla – father disappears or gone out) discuss koria to discuss or discussed koriari (ya koriari mụ - he discussed with me) disease ọrịa; nrịa (ọrịa mụ bido nyahụ - my sickness or disease began yesterday) dish efere (wete efere - bring dish or plate) disturbance nkwhara (nkwhara na mehariga - disturbance is happening) distribute ke distribute thing ke ihe distribution of thing ike ihe division divsọn (ebe hu bụ divsọn anyi - that place is our division) do me to do ime (ime ihe - to do something) doing mega (Bon mega ịcho ego - Bon is doing a business) doctor dokito; dibia; dibe; dibia bekee traditional or native doctor dibe; dibia door ụzọ (mehe ụzọ - open door) drama ejije (ejije nke ahụ dị mma - that drama is okay) draw se (se ihe - draw something) dream nro (nro nke ahụ di njoo - that dream is bad) dress uwe (uwe mụ di unyi - my dress is dirty) drink ọnunụ; ihe ọnunụ (achọrọ mụ ihe ọnunụ - I want something to drink) drive nya (biko nya ụgbọ ọfuma - please drive the car well) drug ọgwụ; ịgbo (ọgwụ nke ahụ di ike - that drug is strong) Top E each otu otu; ma otu ma otu; ofu ofu; ma ofu ma ofu (nye otu otu - give each) ear nti (nti mụ di ibu - my ear is big) early na oge; boo ụzọ (Dike bịa na oge - Dike came early) earrings ọla nti (Ngozi gba ọla nti - Ngozi wears earrings) eat iri; rie to eat iri ri; iri nri (Uche rie ri - Uche eat food) education ịmuta ihe (ịmuta ihe di mma - education is good) egg akwa (akwa nke hụ akowala - that egg is broken) election nhoputa; ịzọ ọkwa Electric oku; eletrik end agwula; ogwula; ogwugwu (ri agwula – food is finish or end) English bekee (also for English or white person) enjoy ibndu (Chikwa na ibi ndu - Chikwa is enjoying) enjoyment iri ndu; ibi ndu (ibi ndu Luya di njọọ - enjoyment of Luya is bad) evening anyasị (rie nri anyasị - eat evening meal or food) everything ihe niile (ihe niile adirọ mma - everything not good) every time ngbe niile (ngbe niile gị ga ahia - every time you go to the market) examination ule examination paper ule akwụkwọ (ule siri ike – the examination is difficult) excuse chere; cheretụ; biko (chere kamụ kwu - excuse me to talk) excuse me cheretụ mụ; biko chere mụ (cheretụ mụ ka anyi gawa - excuse me let us be going) explain kọwe; kọwa to explain ịkọwe; ịkọwa (kọwe ihe gị na kwu - explain what you talked) Top F face ihu (ihu gị di mma - your face is good) fail ida (John ida ule akwụkwọ - John failed his examination papers) family ezinụlọ (ezinụlọ anyi wụ Obi nọna ebe Umuna - our family is Obi in Umuna village) farm oru ịgbo; ubi to farm iru oru ịgbo (gawara oru ịgbo - went to the farm) farming iku oru; iku ubi (Okoro na iku oru – Okoro and farming) fast osisu (bịaa osisu - come fast) fat ibu (Japuna di ibu - Japuna is fat) father nna; papa (nna anyi gawara ahia - our father went to the market) fear ujo (maka ndi oshi ujo na tu mụ - because of thief I am fear) fetch bute; kute; wete (bute nri - fetch the food) fetch water kute mmiri (Nne chọrọ mmiri, kute mmiri - mother wants water, fetch water) fever ahu oku (ahu oku di mụ - I have a fever) fight ogu (ogu mụ na Uche - my fight with Uche) find chọta to find ịchọta (chọta ego - find the money) fine ọ dị mma (kedụ? ọ dị mma! - how are you? fine! or I am fine!) finish ogwula; agwula (ri anyi agwula - our food is finish) fire oku (wete nku ka tinye oku - bring the firewood to put the fire) firewood nku (bute nku ka tinye oku - bring the firewood to put the fire) fix mezie (biko mezie ụgbọ osiso - please fix the car quick) flu iba (biko gawa maka iba gị - please go because of your flu) food ri; nri to eat food iri nri; iri ri (iri ri uda di mma - to eat food now is good) foreign ebeọdọ (ihe si ebeọdọ - foreign thing) foreigner ọnye mba; onye mba; onye obia; ọnye obia (ọnye obia bịara taa- foreign or visitor came today) forest ohia (nna nọna ohia - father is in the forest) forget chefuo to forget ichefuo (gị ichefuo ego - you forget the money) forgive gbaghara to forgive ịgbaghara (ịgbaghara Ngozi - to forgive Ngozi) fracture mgbaji; gbaji to fracture igbaji (igbaji olu gị - to fracture your neck) friend enyi (enyi gị wụ Innonaka - your friend is Innonaka) frighten ujo (maka ya ujo na tu mụ - because of her, I am frighten) from site (site taa gawa ino na nke gị - from today go on you are on your own) full egule (ri egule mụ - the food full me) Top

IGBOFOCUS