|
ọịụ

Gini na ahọ! ọ gini mega Ndigbo na onye isi anyi. Onye isi anyi, Goodluck Ebele Jonathan ebido bedu ochchi, ndigbo ebido le ịcho nka na nke ebe onye isi no.
Ọ gini mere Nda ga na ede ihe gbasara anyi, ya dika ha huru anyi na anya?

Igbo News, 25th February 2011.
Ihe anyi na ajụ wụ, ọ gini mere ndi ofe manu (NOM) gara na ede ihe na agbawa obi ebe Ndigbo nọ. Ihe ọ wula ha dere, bụ ihe na agbawa Ndigbo obi, ihe Ndigbo choro ịgi nwayo emezi ha bụputa ya. Ọ te ha shi ede, ya dika ha huru anyi na anya. Ya dika ha ka anyi ihe mara.
Ngbe NOM me ga nke ha, ndi Igbo adya etnye onu, ma asikwa ọ bụ ebe Lagos ebe ndi Igbo jiru eju, ndi Igbo adya etnye onu ha. Ya buru ha NOM, ha tnye onu, ma ebe gbasara ha na ebe na gbasara ha.
Chief Obasanjo si "NOM etnyere ya akwụkwọ nhoputa isi obodo nke 1999 na nke 2003."
Ugbua ano nhoputa anyi isi obodo nke 2011, NOM achodu itnyere Goodluck Jonathan akwụkwọ nhoputa isi obodo. Maka ya, NOM hoputa onye ugwu ha ga etnyere akwụkwọ nhoputa isi obodo nke 2011. Ugbua ha nọna eme, ha chefo, echi, ha bido na ebeakwa, ndi ugwu egbule ha.
Ndi na etnyere akwụkwọ nhoputa onye isi obodo na ebe mba ndi ọzọ, na emdu uru ha na enyete, na ihe ha tnyere bụ ndi nzuzu. NOM bụ ndi nzuzu, ndi mebisa ihe. Ha choro imebi ihe ebe Ndigbo no. Ọ bụ ihe ha gi edehari ihe ha no ede.
Nbu, NOM nọna edehari Ndigbo na asụsụ Igbo. Ha siga na Ndigbo adiha asụ asụsụ Igbo. Ndigbo adiha asụ asụsụ Igbo, na Ndigbo na asụ asụsụ Igbo ọ gbasara ha.
Ugbua, ihe ha dege wụ "odi njoo Ndigbo anowadu na isi ochichi." Gụ nkele ote ha dere Ndigbo in the Fourth Republic. Ndi ọzọ ha no ede bụ "2015 abudu isi ochichi Ndigbo, ọ bụ ke Ndi Hausa." Ihe nịile gbasara Ndigbo, ha nọna ede, tnye onu ebehu. Ugbua, ha dege ụrọ onye isi obodo nye Lolo Bianca Odumegwu-Ojukwu, ihe na agbasadu ha, ka ha nọna ede.
 Ngbe Dr Ngozi Okonji-Iweala bụ onye isi ego (minister of finance) NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Professor Osuji bụ onye isi akwụkwọ (minister of education) NOM dege, dege, depụ ya. Na ihe ndi ọzọ ha si ọ mere.
 Ngbe Dr Sam Egwu bụ onye isi akwụkwọ (minister of education) NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Dr Dora Akunyili bụ onye isi ozi na nzimozi (minister of information and communication) NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Chief Ojo Maduekwe bụ onye isi ihe mba (minister of foreign affairs) NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Dr Okwesilieze Nwodo, bụ onye isi ndi PDP, NOM dege, dege, depụ ya. Na ihe ndi ọzọ ha si ọ mere.
 Ngbe Prince Vincent Ogbulafor, bụ onye isi ndi PDP, NOM dege, dege, depụ ya. Na ihe ndi ọzọ ha si ọ mere.
 Ngbe Professor Maurice Iwu bụ onye isi INEC, NOM dege, dege, depụ ya. Ugba Professor Attahiru Jega bụ onye isi INEC, ngbe nịile, ya choro ijeri ta, echi ya choro ijeri ọzọ (today Jega will request billions, tomorrow he will request another billions saying it is not enough, it must be about ten times billions were given to him and he says not enough) ya buru onye Igbo, NOM depụla ya.
 Ngbe Senate President Ken Nnamani bụ onye isi, NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Senate President Wabara bụ onye isi, NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Senate President Chief Anyim Pius Anyim, bụ onye isi, NOM dege, dege, depụ ya.
 Ngbe Senate President Chuba Okadigbo, bụ onye isi, NOM dege, dege, depụ ya.
Na ndi ọzọ...
Ugba, NOM ahuwadu onye ọzọ ha ga ede, ọ ihe ha gi ebeakwa,Ndigbo anowadu na isi ochichi.
Echemụ ihe NOM nọna em bụ, onye Igbo ọ wụla pụta nu, ha gwu - mebisa ha, ma ha mge ya Ndigbo aga ekwe apụta isi ochichi. Asina iha bụ ihe ha choro ime, iha bụ ihe ụmụaka.
NOM dika anyi na ha ọ nye nsogbu karia ndi ugwu. Ihe NOM na ede gbasara Ndigbo bụ asi asi. Ndigbo biko teta na ụra. Ihe ọ wula NOM dere, de kwa ihe nke gị gbasara ya. Anyi kara ha ihe mara, ha na ede ihe gbasara Ndigbo ya dika ha ọ kara anyi ihe mara.
Azu
Onye Chiri Obodo Ndi Abia Nbu, Chief Uzor Kalu Dika Onye...

Igbo News, 31st January 2011.
Onye chiri obodo Ndi Abia nbu na afo assato, Chief Uzor Kalu siri nbu, ya na acho ịga ịzọ isi ọ chichi obodo Nigeria, ya choro ịchi Nigeria. Ugba, Chief Kalu kwuru si ya na aga senate, owụ ara ka obu ngini nọ eme ya na isi?
Nbu, Chief Kalu siri ya apọla ebe ndi Progrssive Peoples Alliance dị, ụda ọ si ya shi ebe ahu aga ịzọ ọkwa senate.
Akwụkwọ ndi Guardian siri, kele bụ ihe ọ gwara ha, ngbe ha kporo ya na ngbiriga - ihe eji ekwo okwu. Ha si eme wedu ihe ọzọ ọ kwuru ngbe ha giwara ya ihe ọzọ.
Ndi ma onye bụ Chief Uzor Kalu, biko nye ya ndụmọdụ, si ya ihe kele bụ ngini. Ya kwuru ga eba, ya kwuru ga eba, ya dika ụmụntakiri.
Akwụkwọ ndi Guardian si, Mazi Ogbonnaya Ogwo onye na ga tara Chief Kalu ozi, siri Chief Uzor Kalu meriri Dr Iboko Imo Iboko na nhoputa ndi Progrssive Peoples Alliance mere nọ ebe umuahia, maka ya mere Chief Uzor Kalu gị iga nhoputa ndi senate.
Biko biko si niya were nwayo ebe ọ chichi di.
Azu
.
|